S.A. Partridge (a mụrụ 17 Ọgọst n'afọ 1982 na Cape Town, South Africa) bụ onye ode akwụkwọ akụkọ ifo ndị okenye na obere akụkọ. O bi ugbu a na Cape Town. Maka ntinye aka ya na akwụkwọ South Africa, a kpọrọ aha Partridge n'otu n'ime Mail & Guardian's 200 Young South Africa, ihe dị iche a na-enye kwa afọ nye ndị ama ama South Africa n'okpuru afọ 35.
Developed by StudentB